Matthew 14:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa akụkọ ọbịbịa ha gbasara ebe nile nꞌobodo ahụ. Ndị mmadụ bidoro ịgbagharị na-agwa ibe ha ka ha dute ndị ọrịa ha ka Jisọs gwọọ ha Ọtụtụ mmadụ kpọtara ndị ahụ na-esighị ike.
Igbo 2006
Mb͕e ndikom ebe ahu mazuru Ya, ha we ziga n'ala ahu dum di buruburu, kutara Ya madu nile aru nādighi nma;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị obodo ahụ matara na ọ bụ ya, ha zisara ozi gburugburu obodo niile ahụ, ma dutere ya ndị niile ahụ na-adịghị ike.