Matthew 14:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwagbọghọ ahụ gara jụọ nne ya ihe ọ ga-arịọ nna ya. Mgbe nne ya gwasịrị ya ihe ọ ga-arịọ, ada Herọd lọghachiri gwa nna okwu sị ya, “Achọrọ m ka i nye m ugbu a, nꞌime efere, isi Jọn omee baptizim.”
Igbo 2006
Ma ebe nne-ya kwaliri ya, ọ si, Nyem isi Jọn Baptist n'ọkwa n'ebe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma dị ka nne ya si haziere ya, ọ rịọrọ eze Herọd sị, “Nye m isi Jọn omee baptizim nʼefere ugbu a.”