Matthew 15:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya sịị, “Ebee ka anyị ga-enweta nri ga-ezuru ha nꞌọzara a?”
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, Òle ebe ka ayi gēsi nwe ọtutu ob͕e achicha ra otú a n'ọhia, inyeju oké ìgwè madu di otú a afọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya sịrị, “Ebee ka anyị ga-enweta nri ga-ezuru igwe mmadụ ndị a nʼọzara a?”