Matthew 15:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọ bụla nꞌime ha rijuru afọ. Ha dị puku dimkpa anọ riri nri ahụ. Ma a gụnyeghị ndị nwanyị na ụmụntakịrị.
Igbo 2006
Ha nile we rie, afọ ju kwa ha: ha we tutukọ nke fọduru nime iberibe ahu, abọ asa juru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nʼime ha riri, rijuo afọ. Ndị na-eso ụzọ ya tụtụkọtara iberibe ndị fọdụrụ nke juru nkata asaa.