Matthew 15:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zilagara ha, baa nꞌụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nꞌobodo Magadan.
Igbo 2006
Mb͕e O zilagasiri ìgwè madu nile, Ọ ba n'ub͕ọ ahu, bia n'ókè-ala Magadan.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o zilagara igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼụgbọ mmiri gafee osimiri, bịaruo nʼobodo Magadan.