Matthew 16:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu echetakwaghị na m ji ogbe beredi asaa zụọ puku mmadụ anọ? Ibiribe beredi juru nkata ole ka unu tụtụkọtara?
Igbo 2006
Ùnu echetaghi kwa ob͕e achicha asa nke nnù ndikom iri ahu, na abọ ole unu nara?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu echetakwaghị na m ji ogbe achịcha asaa zụọ puku mmadụ anọ? Iberibe achịcha juru nkata ole ka unu tụtụkọtara?