Matthew 16:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs jụrụ ha sị, “Onye kwanụ ka unu onwe unu na-eche na m bụ?”
Igbo 2006
Ọ si ha, Ma ọ̀ bu onye ka unu onwe-unu si na Mu bu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jụrụ ha sị, “Ma unu onwe unu, ọ bụ onye ka unu na-asị na m bụ?”