Matthew 16:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs chigharịrị lee Pita anya sị ya, “Si nꞌebe m nọ pụọ, ekwensu! Ị bụ nnọọ ajọ mmadụ nꞌebe m nọ. Nꞌihi na ihe ị na-eche echiche ya bụ nanị echiche mmadụ, ọ bụghị echiche Chineke.”
Igbo 2006
Ma O chighariri, si Pita, Ga n'azum, Setan: i bu ihe nēme ka M'ma n'ọnyà: n'ihi na i dighi-atukwasi uche-gi n'ihe Chineke, kama ọ bu n'ihe madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o chigharịrị sị Pita, “Si nʼebe m nọ pụọ, ekwensu! Ị bụ ihe mgbochi nye m. Nʼihi na ihe ị na-eche echiche ya bụ naanị echiche mmadụ, ọ bụghị uche Chineke.”