Matthew 16:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya okwu sị ha, “Ọ bụrụ na onye ọ bụla achọọ ịbụ onye na-eso ụzọ m, ya buru ụzọ jụ onwe ya, buliekwa obe ya soro m nꞌazụ.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Jisus siri ndi nēso uzọ-Ya, Ọ buru na onye ọ bula achọ ka o som n'azu, ya ju onwe-ya, buli kwa obe-ya, nēsokwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Ọ bụrụ na onye ọbụla achọọ ịbụ onye na-eso ụzọ m, ya buru ụzọ jụ onwe ya, buru obe ya, soro m nʼazụ.