Matthew 16:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha gafesịrị nꞌofe ọzọ nke osimiri ahụ, ndị na-eso ụzọ ya chetara na ha ejighị ihe oriri ọ bụla.
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya we bia n'ofè ọzọ, chezọ kwa iji ob͕e achicha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gafesịrị nʼofe ọzọ, ndị na-eso ụzọ ya chetara na ha ejighị achịcha ọbụla.