Matthew 16:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị na-eso ụzọ ya aghọtaghị ihe Jisọs na-agwa ha. Ha chere na ọ na-ekwu okwu a nꞌihi na ha chefuru iweta nri ha ga-eri.
Igbo 2006
Ha we nēkwurita n'etiti onwe-ha, si, Ayi ejighi ob͕e achicha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha malitere na-ekwurịta nʼetiti onwe ha, na-asị, ọ bụ nʼihi na anyị ewetaghị ogbe achịcha ọbụla.