Matthew 18:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na mụ, Nwa nke mmadụ, bịara ịzọpụta ndị furu efu.
Igbo 2006
N'ihi na Nwa nke madu biara izọputa ndi nile furu efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Nwa nke mmadụ bịara ịzọpụta ndị furu efu.