Matthew 19:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie asị m unu, ọ dịrị inyinya mfe ịgafe nꞌanya agịga, karịa ọgaranya ịbanye nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
Ọzọ kwa, asim unu, Ọ dikarari camel nfé igabiga n'anya àgìgá, kari ọgaranya ibà n'ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, asị m unu, ọ dịịrị ịnyịnya kamel mfe ịgafe nʼanya agịga, karịa ọgaranya ịbanye nʼalaeze Chineke.”