Matthew 2:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
‘Ọ̀ bụ ezie na ị dị nta gị obodo nta Betileham, ma ị bụ obodo dị mkpa na Judia, nꞌihi na ọ bụ site na gị ka onye ga-achị ndị m Izirel ga-esi pụta.’ ”
Igbo 2006
Gi Betlehem kwa, ala Juda, I dighi nke-ntà kachasia n'etiti ndi-isi Juda ma-ọli: N'ihi na n'etiti gi ka Onye-isi gāputa, Onye gāzù ndi nkem Israel dika aturu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Ma gị onwe gị, Betlehem, dị nʼala Juda, ị dịghị nta karịchasịa nʼetiti ndị ọchịchị Juda, nʼihi na ọ bụ site na gị ka onye ọchịchị ga-esi pụta, onye ga-achị ndị nke m Izrel.’ ”