Matthew 21:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya na-abịaru Jerusalem nso, ha rutere obodo Betfeji nke dị nꞌugwu Olivu. Mgbe ha nọ nꞌebe ahụ Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nꞌime ndị na-eso ụzọ ya ka ha gaa nꞌobodo nta dị nꞌihu ha.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha biaruru Jerusalem nso, bia kwa na Betfagi, rue ugwu Olive, mb͕e ahu Jisus zigara madu abua nēso uzọ-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-abịaru Jerusalem nso, ha rutere Betfeji dị nʼUgwu Oliv. Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya.