Matthew 21:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Igwe mmadụ ahụ so Jisọs zara sị, “Nwoke a bụ Jisọs, onye amụma ahụ si Nazaret, obodo dị nꞌime Galili.”
Igbo 2006
Ìgwè madu ahu we nāsi, Nwoke a bu Onye-amuma ahu, Jisus, Nke si na Nazaret nke Galili bia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ ahụ nọ na-asị, “Nwoke a bụ Jisọs, onye amụma ahụ sị Nazaret, obodo dị nʼime Galili.”