Matthew 21:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ìsì na ndị ngwụrọ bịakwutere ya nꞌebe ahụ. O mekwara ka ahụ dị ha ike.
Igbo 2006
Ndi-ìsi na ndi-ngwurọ we biakute Ya n'ulo uku Chineke: O we me ka aru-ha di ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ìsì na ndị ngwụrọ bịakwutere ya nʼụlọnsọ ahụ. Ọ gwọkwara ha.