Matthew 21:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs hapụrụ Jerusalem laghachi nꞌobodo nta Betani, ebe o dinara nꞌabalị ahụ.
Igbo 2006
O we rapu ha, si n'obodo ahu pua je Betani, nọ ọnọdu-abali n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hapụrụ ha, si nʼobodo ahụ pụọ gaa Betani, ebe ọ nọrọ nʼabalị ahụ niile.