Matthew 21:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụtụtụ echi ya, mgbe Jisọs si Betani na-alaghachi Jerusalem, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.
Igbo 2006
Ma n'ututu mb͕e Ọ nālaghachi n'obodo ahu, agu guru Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụtụtụ, mgbe ọ laghachiri nʼobodo ahụ, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.