Matthew 21:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ka osisi ahụ kpọnwụrụ, ha tụrụ egwu, jụọ Jisọs ajụjụ sị ya, “Gịnị mere osisi fiigi a ji kpọnwụọ ngwangwa otu a?”
Igbo 2006
Mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, o ju ha anya, ha si, Òsisi fig ahu si aṅa kpọnwua n'otù mb͕e a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, o juru ha anya, ha jụọ sị, “Gịnị mere osisi fiig a ji kpọnwụọ ngwangwa otu a?”