Matthew 21:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zakwara ha sị, “Mụ onwe m agaghị agwakwa unu onye nyere m ike ime ihe ndị a.”
Igbo 2006
Ha we za Jisus, si, Ayi amataghi. Ọ si-kwa-ra ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ha zara Jisọs sị ya: “Anyị amaghị.” Jisọs zakwara ha sị, “Mụ onwe m agaghị agwakwa unu ikike m ji na-eme ihe ndị a.