Matthew 21:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jiri ilu gwa ha okwu sị, “Gịnị ka unu chere banyere ihe a? Otu nwoke nwere ụmụ abụọ gwara nwa ya nke okenye sị ya, ‘Nwa m gaa rụọ ọrụ nꞌubi m taa.’
Igbo 2006
Ma gini bu uche-unu? Otù nwoke nwere umu abua; o we biakute nke-mbu, si, Nwa, je lua ọlu ta n'ubi-vine nkem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị ka unu chere banyere ihe a? Otu nwoke nwere ụmụ nwoke abụọ gwara nwa ya nke okenye sị ya, ‘Nwa m nwoke, gaa rụọ ọrụ nʼubi vaịnị m taa.’