Matthew 21:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwa ahụ zara nna ya sị, ‘Agaghị m aga’. Ma mgbe e mesịrị, ọ gbanwere obi ya gaa.
Igbo 2006
Ma ọ zara, si, Achọghm ije: ma emesia ọ kwa uta, we je.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ zara ya sị, ‘Agaghị m aga.’ Ma o mesịrị gbanwee obi ya gaakwa rụọ ọrụ ahụ.