Matthew 21:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nna ha bịakwutere nwa ya nke nta sị ya, ‘Nwa m, gaa rụọ ọrụ nꞌubi m taa.’ Nwa ahụ zakwara sị, ‘Aga m aga.’ Ma nꞌikpeazụ ọ gaghị.
Igbo 2006
O we biakute nke-abua, kwue otú ahu. O we za, si, Mu onwem gēje, Onye-nwe-ayi: ma o jeghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nna ha bịakwutere nwa ya nke nta gwakwa ya otu ihe ahụ. Nwa ahụ zakwara sị, ‘Aga m aga, onyenwe anyị.’ Ma nʼikpeazụ ọ gaghị.