Matthew 21:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Emesịa, nwoke a zigakwara ọtụtụ ndị ozi karịrị ndị nke mbụ nꞌọnụ ọgụgụ, ịnata mkpụrụ ruuru ya. Ma ndị na-elekọta ubi ahụ mekwara ndị a ihe ha mere ndị nke mbụ.
Igbo 2006
Ọzọ, o zigara ndi-orù ọzọ di ọtutu kari ndi mbu: ha we me kwa ha otú ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, o zigakwara ọtụtụ ndị odibo karịrị ndị nke mbụ nʼọnụọgụgụ. Ma ndị na-elekọta ubi ahụ mekwara ndị a ihe ha mere ndị nke mbụ.