Matthew 21:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọkpara nwoke ahụ bịarutere, ha jidere ya nꞌike, kpụrụ ya gafee nꞌazụ ubi ahụ, gbuo ya nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ha we jide ya, tupu ya n'azu ubi-vine ahu, b͕ue ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha jidere ya nʼike, kpụrụ ya gafee nʼazụ ubi vaịnị ahụ, gbuo ya nʼebe ahụ.