Matthew 21:44 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị nile ga-adakwasị nkume eziokwu ahụ ka a ga-etiwasị. Ma ndị nkume ahụ dakwasịrị ka a ga-egwepịa dị ka ntụ.”
Igbo 2006
Agētiwasi kwa onye dakwasiri nkume a: ma onye ọ bula ọ gādakwasi, ọ gēfesa ya dika ájá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nke dakwasịrị nʼelu nkume a ga-etiwasị, ma ọ ga-egwepịa onye ọbụla nke ọ dakwasịrị.”