Matthew 21:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị isi nchụaja na ndị Farisii ghọtara na okwu ndị a Jisọs kwuru bụ banyere ha,
Igbo 2006
Mb͕e ndi-isi-nchu-aja na ndi-Farisi nuru ilu-Ya nile, ha we mara na Ọ nēkwu okwu bayere ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nụrụ ilu ya ndị a, ha ghọtara na ọ na-ekwu banyere ha.