Matthew 21:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
ha chọrọ ijide ya. Ma ha tụrụ oke egwu, nꞌihi na igwe mmadụ nọ nꞌebe ahụ kweere na Jisọs bụ onye amụma.
Igbo 2006
Mb͕e ha nāchọ ijide Ya, ha we tua egwu ìgwè madu nile, ebe ha guru Ya n'onye-amuma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chọrọ ụzọ ha ga-esi jide ya, ma oke egwu igwe mmadụ ahụ tụrụ ha, nʼihi na ha gụrụ ya nʼonye amụma.