Matthew 21:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ha buru amụma sị, “Gwanụ ada Zayọn sị, lee eze gị ka ọ na-abịakwute gị. Ọ bụ onye dị nwayọọ. Ọ nọkwasịkwara nꞌelu inyinya ibu, ee, nꞌelu nwa anụ na-ebu ibu.”
Igbo 2006
Sinu ada Zaion, Le, Eze-gi nābiakute gi, Ọ di nwayọ, Ọ nānọkwasi kwa n'inyinya-ibu, Na n'elu nwa-inyinya-ibu, bú nwa anu nēbu ibu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gwanụ ada Zayọn sị, ‘lee, eze gị ka ọ na-abịakwute gị. Ọ bụ onye dị nwayọọ. Ọ na-anọkwasịkwa nʼelu ịnyịnya ibu, ee, nʼelu nwa ịnyịnya, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.’ ”