Matthew 21:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha kpụtara inyinya ibu ahụ na nwa ya. Ha wụkwasịkwara uwe ha nꞌelu ya kukwasị Jisọs nꞌelu ya.
Igbo 2006
ha we sekputa inyinya-ibu ahu, na nwa-inyinya-ibu ahu, wukwasi ha uwe-ha; O we nọkwasi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpụtara ịnyịnya ibu ahụ na nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ha ka Jisọs nọkwasị nʼelu ha.