Matthew 22:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe eze ahụ batara ileta ndị nile nọ na nri, ọ hụrụ otu nwoke nke na-eyighị uwe ọlụlụ nwụnye.
Igbo 2006
Ma mb͕e eze ahu batara ikiri ndi nọduru na nri, ọ hu n'ebe ahu otù nwoke nke nēyighi uwe ọlulu-nwunye:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma mgbe eze ahụ batara ileta ndị niile nọ na nri, ọ hụrụ otu nwoke nke na-eyighị uwe ọlụlụ nwunye.