Matthew 22:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọ jụrụ ya ajụjụ sị, ‘Enyi m, i si aṅaa bata nꞌebe a mgbe ị na-eyighị uwe ọlụlụ di na nwụnye?’ Nwoke ahụ mechiri ọnụ ya nꞌihi na o nweghị ihe ọ ga-asa.
Igbo 2006
o we si ya, Eyìm, ì si aṅa bata n'ebe a nēyighi uwe ọlulu-nwunye? Ma o kpuchiri ọnu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jụrụ ya ajụjụ sị, ‘Enyi m, i si aṅaa bata nʼebe a mgbe ị na-eyighị uwe ọlụlụ di na nwunye?’ O mechiri ọnụ ya nʼihi na o nweghị ihe ọ ga-asa.