Matthew 22:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ ezie na a kpọrọ ọtụtụ mmadụ, ma ọ bụ mmadụ ole na ole ka a na-ahọrọ.’ ”
Igbo 2006
N'ihi na ndi akpọworo di ọtutu, ma ndi arọputaworo di ole-na -ole.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼihi na akpọrọ ọtụtụ mmadụ oku, maọbụ mmadụ ole na ole ka a họọrọ.”
Recommended Reading