Matthew 22:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị Farisii zukọtara na-achọ ụzọ ha ga-esi mee ka Jisọs kwuhie ọnụ ka ha site na ya jide ya.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ndi-Farisi gara, we b͕a ìzù otú ha gēme ka Ọ ma n'ọnyà n'okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ndị Farisii zukọtara na-achọ ụzọ ha ga-esi mee ka o kwuhie ọnụ ka ha site na ya jide ya.