Matthew 22:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Ònye ka e sekwasịrị onyinyo ya nꞌelu ego a? Aha onye kwa dị nꞌokpuru onyinyo a?”
Igbo 2006
Ọ si ha, Ònye nwe onyinyo a na ihe a edekwasiri ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Onye ka e sekwasịrị onyinyo ya nʼelu ego a? Aha onye kwa dị nʼokpuru onyinyo a?”