Matthew 22:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a ka o dị, tutuu ruo mgbe nwanyị ahụ mesịrị bụrụ nwụnye ụmụnne nwoke asaa ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e ha nile nwusiri nwanyi ahu nwu-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, nwanyị ahụ nʼonwe ya nwụkwara.