Matthew 22:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, ajụjụ anyị bụ nke a, nꞌoge ahụ dị nꞌihu, mgbe a ga-eme ka ndị nwụrụ anwụ si nꞌọnwụ bilite dịrị ndụ ọzọ, nwụnye onye ka nwanyị a ga-abụ, ebe ọ bụ na ụmụnne nwoke asaa ndị a buzuru di ya mgbe ọ nọ nꞌụwa?”
Igbo 2006
Ya mere, na nbilite-n'ọnwu nwùnye onye n'etiti ha asa ka ọ gābu? n'ihi na ha nile nwere ya na nwunye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, nʼoge mbilite nʼọnwụ, nwunye onye ka nwanyị a ga-abụ, ebe ọ bụ na ụmụnne nwoke asaa ndị a lụtụchara ya mgbe ọ nọ nʼụwa?”