Matthew 22:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ kpọkwara ọtụtụ ndị mmadụ ka ha bịa oriri ahụ. Mgbe ọ kwadosịrị ihe oriri, o zipụrụ ndị ozi ya ka ha gaa chetara ndị ahụ a kpọrọ ka ha bịa. Ma ha nile achọghị ịbịa.
Igbo 2006
zipu kwa ndi-orù-ya ikpọ ndi akpọrọri ibia n'oriri ọlulu-nwunye ahu: ma ha achọghi ibia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ ndị ohu ya ka ha gaa chetara ndị ahụ a kpọrọ ka ha bịa. Ma ha niile achọghị ịbịa.