Matthew 22:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a ka m nye unu ọsịsa banyere ajụjụ unu ma mbilite nꞌọnwụ ọ ga-adị. Ọ bụ na unu adịghị agụ ihe e dere nꞌakwụkwọ nsọ? Ùnu echetaghị na Chineke gwara unu okwu nꞌime ya sị,
Igbo 2006
Ma n'okwu bayere nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu, ùnu agughi okwu Chineke gwara unu, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼihe banyere mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, ọ bụ na unu agụtabeghị ihe Chineke gwara unu sị,