Matthew 22:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
‘Mụ onwe m bụ Chineke Eberaham, Chineke Aịzik, na Chineke Jekọb.’ Ihe okwu Chineke a na-egosi bụ na Chineke abụghị Chineke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ Chineke ndị dị ndụ.”
Igbo 2006
Mu onwem bu Chineke nke Abraham, na Chineke nke Aisak, na Chineke nke Jekob? Chineke abughi Chineke nke ndi nwuru anwu, kama Ọ bu nke ndi di ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ Chineke nke Ebraham, Chineke nke Aịzik na Chineke nke Jekọb. Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama ọ bụ nke ndị dị ndụ.”