Matthew 22:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na Jisọs emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha zukọtara ichepụta ajụjụ ọzọ ha ga-ajụ ya.
Igbo 2006
Ma ndi-Farisi, mb͕e ha nuru na O mereri ka ndi-Sadusi kpuchie ọnu-ha, ha zukọrọ n'otù ebe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ndị Farisii nụrụ na ọ emeela ka ndị Sadusii mechie ọnụ ha, ha gbakọtara otu ebe.