Matthew 22:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Onye ozizi, olee iwu kachasị mkpa nꞌime iwu nile Mosisi nyere anyị?”
Igbo 2006
si, Onye-ozizí, òle ihe di uku nke enyere n'iwu nime iwu-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?”