Matthew 22:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Gịnị ka unu na-eche banyere Onye nzọpụta ahụ? Nwa onye ka ọ bụ?” Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devidi.”
Igbo 2006
si, Gini bu uche-unu bayere Kraist ahu? Nwà onye ka Ọ bu? Ha si Ya, Nwa Devid.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gịnị ka unu na-eche banyere Kraịst? Nwa onye ka ọ bụ?” Ha zara sị ya, “Ọ bụ nwa Devid.”