Matthew 22:43 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs jụrụ ha sị, “Gịnị mekwaranụ Devidi jiri kpọọ ya Onyenwe m, nꞌihi na Devidi sitere na ntụzi Mmụọ Nsọ kwuo sị,
Igbo 2006
Ọ si ha, Dèvid si kwa aṅa kpọ Ya Onye-nwe-ya nime Mọ Nsọ, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Gịnị mekwaranụ Devid site na ntụziaka nke Mmụọ Nsọ jiri kpọọ ya ‘Onyenwe m’? Nʼihi na ọ sịrị,