Matthew 22:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
‘Chineke gwara Onyenwe m okwu sị ya, nọdụ nꞌebe a nꞌakụkụ aka nri m tutuu ruo mgbe m mere ka ndị iro gị bụụrụ gị ihe idokwasị ụkwụ?’
Igbo 2006
Onye-nwe-ayi siri Onye-nwem, Nọdu ala n'aka-nrim, Rue mb͕e M'gētiye ndi-iro-Gi n'okpuru ukwu-Gi abua?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Onyenwe anyị gwara Onyenwe m sị ya, “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-edebe ndị iro gị nʼokpuru ụkwụ gị abụọ.” ’

Recommended Reading