Matthew 22:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na Devidi kpọrọ ya Onyenwe anyị, oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?”
Igbo 2006
Ya mere, ọ buru na Devid akpọ Ya Onye-nwe-ya, Ò si aṅa buru Nwa-ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na Devid kpọrọ ya ‘Onyenwe anyị,’ oleekwanụ otu o si bụrụkwa nwa ya?”
Recommended Reading