Matthew 22:46 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha amakwaghị ihe ha ga-asa ya. Sitekwa nꞌoge ahụ, ọ dịghị onye ọ bụla jụrụ ya ajụjụ ọzọ.
Igbo 2006
Ma ọ dighi onye ọ bula puru iza Ya okwu, ọ dighi kwa onye nwere anya-ike site n'ubọchi ahu iju Ya ajuju ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị onye pụrụ ịsa ya okwu. Sitekwa nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị onye ọbụla nwere anya ike ịjụ ya ajụjụ ọzọ.