Matthew 22:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma ndị ahụ nile a kpọrọ oriri chịrị ọchị, lefuo ya anya. Onye ọ bụla nꞌime ha jewere ime mkpa ya. Otu onye gara nꞌubi ya, nke ọzọ nꞌụlọ ahia ya.
Igbo 2006
Ma ha lefuru ya anya, je ebe nke ha, otù onye n'ubi nke aka ya, nke-ọzọ n'ihe-ahia-ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ndị ahụ niile a kpọrọ oriri gawaara mkpa ha nʼihi na ha akpọghị ya ihe ọbụla. Otu onye gara nʼala ubi ya, nke ọzọ nʼụlọ ahịa ya.