Matthew 22:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ọzọ tiri ndị ozi eze ahụ ihe, mee ha ihe ihere. Ụfọdụ gbukwara ndị ozi ahụ eze zitere.
Igbo 2006
ma ndi fọduru jidere ndi-orù-ya, me ha ihe-ihere, b͕u kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị fọdụrụ jidere ndị ohu ya, mee ha ihe ihere ma gbukwaa ha.